Jeremaya 11:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị bi n’obodo ndị dị na Juda na ndị bi na Jeruselem ga-agakwuru chi ndị ha na-achụrụ àjà ka ha nyere ha aka,+ ma chi ndị ahụ agaghị anapụta ha mgbe ọdachi ahụ ga-adakwasị ha.
12 Ndị bi n’obodo ndị dị na Juda na ndị bi na Jeruselem ga-agakwuru chi ndị ha na-achụrụ àjà ka ha nyere ha aka,+ ma chi ndị ahụ agaghị anapụta ha mgbe ọdachi ahụ ga-adakwasị ha.