Jeremaya 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Onye kụrụ unu,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ekwuola na ọdachi ga-adakwasị unu n’ihi ihe ọjọọ ndị Izrel na ndị Juda na-eme. Ha na-achụrụ Bel àjà iji kpasuo m iwe.”+
17 “Onye kụrụ unu,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ekwuola na ọdachi ga-adakwasị unu n’ihi ihe ọjọọ ndị Izrel na ndị Juda na-eme. Ha na-achụrụ Bel àjà iji kpasuo m iwe.”+