Jeremaya 11:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Adị m ka nwa atụrụ dị nwayọọ a kpụtara ebe a ga-egbu ya. Amaghị m na ha na-akpara m nkata ọjọọ, sị:+ “Ka anyị laa osisi a na mkpụrụ ya n’iyi. Ka anyị gbuo ya, Ka a ghara icheta aha ya ọzọ.”
19 Adị m ka nwa atụrụ dị nwayọọ a kpụtara ebe a ga-egbu ya. Amaghị m na ha na-akpara m nkata ọjọọ, sị:+ “Ka anyị laa osisi a na mkpụrụ ya n’iyi. Ka anyị gbuo ya, Ka a ghara icheta aha ya ọzọ.”