Jeremaya 11:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe ziri ezi. Ọ na-enyocha obi na ihe dị n’ime ime obi.*+ Kwe ka m hụ otú ị ga-esi taa ndị iro gị ahụhụ ihe ha mere,N’ihi na ọ bụ gị ka m hapụụrụ okwu m ka i kpeere m ikpe.
20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe ziri ezi. Ọ na-enyocha obi na ihe dị n’ime ime obi.*+ Kwe ka m hụ otú ị ga-esi taa ndị iro gị ahụhụ ihe ha mere,N’ihi na ọ bụ gị ka m hapụụrụ okwu m ka i kpeere m ikpe.