Jeremaya 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma Jehova, ị ma m nke ọma.+ Ị na-ahụkwa m. I nyochaala obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha ka atụrụ a ga-egbu egbu. Dowekwa ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.
3 Ma Jehova, ị ma m nke ọma.+ Ị na-ahụkwa m. I nyochaala obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha ka atụrụ a ga-egbu egbu. Dowekwa ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.