Jeremaya 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olee mgbe ala a ga-akwụsị ịkpọ nkụ? Olee mgbe ahịhịa ndụ dị n’ala a ga-akwụsị ịkpọnwụ?+ A laala anụ ọhịa na nnụnụ n’iyiN’ihi ihe ọjọọ ndị bi n’ala a na-eme. N’ihi na ha na-asị: “Chineke anaghị ahụ ihe ga-eme anyị.”
4 Olee mgbe ala a ga-akwụsị ịkpọ nkụ? Olee mgbe ahịhịa ndụ dị n’ala a ga-akwụsị ịkpọnwụ?+ A laala anụ ọhịa na nnụnụ n’iyiN’ihi ihe ọjọọ ndị bi n’ala a na-eme. N’ihi na ha na-asị: “Chineke anaghị ahụ ihe ga-eme anyị.”