-
Jeremaya 12:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ndị m ketara dịzi m ka ọdụm nọ n’oké ọhịa.
Ha na-agbọ m ụja.
Ọ bụ ya mere m jizi kpọ ha asị.
-
8 Ndị m ketara dịzi m ka ọdụm nọ n’oké ọhịa.
Ha na-agbọ m ụja.
Ọ bụ ya mere m jizi kpọ ha asị.