Jeremaya 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị m ketara dị m ka nnụnụ tụrụ àgwà nke na-eri anụ. Nnụnụ dị iche iche na-eri anụ gbara ya gburugburu ka ha rie ya.+ Anụmanụ niile nọ n’ọhịa, bịanụ, zukọtanụ. Bịanụ ka unu rie nri.+
9 Ndị m ketara dị m ka nnụnụ tụrụ àgwà nke na-eri anụ. Nnụnụ dị iche iche na-eri anụ gbara ya gburugburu ka ha rie ya.+ Anụmanụ niile nọ n’ọhịa, bịanụ, zukọtanụ. Bịanụ ka unu rie nri.+