Jeremaya 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ghọọla ala na-abaghị uru. Ọ kpọọla nkụ.* Ọ tọgbọkwa chakoo n’ihu m.+ Ala a niile aghọọla ikpo nkume, Ma, o nweghị onye ọ na-emetụ n’obi.+
11 Ọ ghọọla ala na-abaghị uru. Ọ kpọọla nkụ.* Ọ tọgbọkwa chakoo n’ihu m.+ Ala a niile aghọọla ikpo nkume, Ma, o nweghị onye ọ na-emetụ n’obi.+