-
Jeremaya 12:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 “Ọ bụrụkwa na ha agbaa mbọ mụta ihe ndị m na-eme, jirikwa aha m na-aṅụ iyi, sị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi!’ otú ha kụziiri ndị m iji Bel na-aṅụ iyi, ha ga-adịrị ndụ otú ndị m dị ndụ.
-