Jeremaya 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova gwara m, sị: “Gaa zụta ájị̀* ákwà linin, keekwa ya n’úkwù. Ekwekwala ka mmiri mesa ya.”