Jeremaya 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị ọjọọ a ga-adị ka ájị̀ a a na-enwekwaghị ihe a ga-eji ya eme, n’ihi na ha jụrụ irubere m isi.+ Ha kpọrọ ekwo nkụ na-eme ihe dị ha n’obi.+ Ha gara soro chi ọzọ dị iche iche, na-efe ha ofufe, na-akpọkwara ha isiala.’
10 Ndị ọjọọ a ga-adị ka ájị̀ a a na-enwekwaghị ihe a ga-eji ya eme, n’ihi na ha jụrụ irubere m isi.+ Ha kpọrọ ekwo nkụ na-eme ihe dị ha n’obi.+ Ha gara soro chi ọzọ dị iche iche, na-efe ha ofufe, na-akpọkwara ha isiala.’