Jeremaya 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ị ga-agwazi ha, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka ndị niile bi n’obodo a ṅụbiga mmanya ókè,+ ma ndị eze na-anọ n’ocheeze Devid ma ndị nchụàjà ma ndị amụma ma ndị niile bi na Jeruselem.”
13 Ị ga-agwazi ha, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka ndị niile bi n’obodo a ṅụbiga mmanya ókè,+ ma ndị eze na-anọ n’ocheeze Devid ma ndị nchụàjà ma ndị amụma ma ndị niile bi na Jeruselem.”