Jeremaya 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova kwukwara, sị, “M ga-akụpịa ha n’ahụ́ ibe ha, ma ndị bụ́ nna ma ụmụ ha.+ Agaghị m enwere ha ọmịiko. Agaghị m emere ha ebere. Ihe m ga-eme ha agaghịkwa ewute m. E nweghị ihe ga-egbochi m ịla ha n’iyi.”’+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:14 Bịaruo Jehova Nso, p. 258
14 Jehova kwukwara, sị, “M ga-akụpịa ha n’ahụ́ ibe ha, ma ndị bụ́ nna ma ụmụ ha.+ Agaghị m enwere ha ọmịiko. Agaghị m emere ha ebere. Ihe m ga-eme ha agaghịkwa ewute m. E nweghị ihe ga-egbochi m ịla ha n’iyi.”’+