Jeremaya 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụrụkwa na unu ajụ ige ntị,M* ga-anọ ebe zoro ezo na-ebe ákwá n’ihi nganga unu. M ga-ebepụta nnukwu anya mmiri, ọ ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+N’ihi na a dọọrọ ìgwè atụrụ Jehova+ n’agha.
17 Ọ bụrụkwa na unu ajụ ige ntị,M* ga-anọ ebe zoro ezo na-ebe ákwá n’ihi nganga unu. M ga-ebepụta nnukwu anya mmiri, ọ ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+N’ihi na a dọọrọ ìgwè atụrụ Jehova+ n’agha.