Jeremaya 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 E mechiela* ọnụ ụzọ ámá obodo ndị dị n’ebe ndịda. E nweghịkwa onye ga-emeghe ha. A dọrọla ndị Juda niile n’agha. A dọrọla ha niile n’agha.+
19 E mechiela* ọnụ ụzọ ámá obodo ndị dị n’ebe ndịda. E nweghịkwa onye ga-emeghe ha. A dọrọla ndị Juda niile n’agha. A dọrọla ha niile n’agha.+