Jeremaya 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ị ga-ekwuzi n’obi gị, sị, ‘Gịnị mere ihe a niile ji eme m?’+ Ọ bụ ihe ọjọọ na-enweghị atụ i mere mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị.+ Ikiri ụkwụ gị na-egbukwa gị ezigbo mgbu.
22 Ị ga-ekwuzi n’obi gị, sị, ‘Gịnị mere ihe a niile ji eme m?’+ Ọ bụ ihe ọjọọ na-enweghị atụ i mere mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị.+ Ikiri ụkwụ gị na-egbukwa gị ezigbo mgbu.