Jeremaya 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Onye Kush* ọ̀ ga-agbanweli akpụkpọ ahụ́ ya? Agụ owuru ọ̀ ga-agbanweli àgwà ọ tụrụ?+ Ọ bụrụ na ha ga-agbanweli, maranụ na ununwa bụ́ ndị aka ochie n’ime ihe ọjọọ ga-agbanweli mewe ihe dị mma.
23 Onye Kush* ọ̀ ga-agbanweli akpụkpọ ahụ́ ya? Agụ owuru ọ̀ ga-agbanweli àgwà ọ tụrụ?+ Ọ bụrụ na ha ga-agbanweli, maranụ na ununwa bụ́ ndị aka ochie n’ime ihe ọjọọ ga-agbanweli mewe ihe dị mma.