Jeremaya 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị Juda na-eru uju.+ Ọnụ ụzọ ámá ha niile emebisiela. Ha adaruchaala ala. Ike ụwa agwụkwala ha. Ndị bi na Jeruselem na-ebekwa ákwá.
2 Ndị Juda na-eru uju.+ Ọnụ ụzọ ámá ha niile emebisiela. Ha adaruchaala ala. Ike ụwa agwụkwala ha. Ndị bi na Jeruselem na-ebekwa ákwá.