Jeremaya 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị ukwu na-edunye ndị ohu* ha ka ha gaa chute mmiri. Ha na-aga n’olulu mmiri, ma ha anaghị ahụ mmiri. Ha na-eburu okpokoro ite ha lọta. E menyela ha ihere, mechuokwa ha ihu. Ha ekpuchiekwala isi ha.
3 Ndị ukwu na-edunye ndị ohu* ha ka ha gaa chute mmiri. Ha na-aga n’olulu mmiri, ma ha anaghị ahụ mmiri. Ha na-eburu okpokoro ite ha lọta. E menyela ha ihere, mechuokwa ha ihu. Ha ekpuchiekwala isi ha.