Jeremaya 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jakị ọhịa dị iche iche na-eguzo n’elu ugwu ndị ọhịa na-adịghị. Ha na-eku ume ọkụ ọkụ ka nkịta ọhịa. Ha anaghịkwa ahụ ụzọ nke ọma n’ihi na ahịhịa ndụ adịghịzi.+
6 Jakị ọhịa dị iche iche na-eguzo n’elu ugwu ndị ọhịa na-adịghị. Ha na-eku ume ọkụ ọkụ ka nkịta ọhịa. Ha anaghịkwa ahụ ụzọ nke ọma n’ihi na ahịhịa ndụ adịghịzi.+