Jeremaya 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, ọ bụ eziokwu na mmehie ndị anyị mere na-egosi na ikpe mara anyị,Biko, nyere anyị aka n’ihi aha gị.+ Mmehie anyị dị ọtụtụ.+ Ọ bụkwa gị ka anyị mehiere.
7 Jehova, ọ bụ eziokwu na mmehie ndị anyị mere na-egosi na ikpe mara anyị,Biko, nyere anyị aka n’ihi aha gị.+ Mmehie anyị dị ọtụtụ.+ Ọ bụkwa gị ka anyị mehiere.