Jeremaya 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ndị amụma na-agwa ha, sị, ‘Unu agaghị ahụ mma agha ọ bụla. Ụnwụ agaghịkwa ada n’ala unu. Kama, Chineke ga-eme ka unu biri nnọọ n’udo ebe a.’”+
13 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ndị amụma na-agwa ha, sị, ‘Unu agaghị ahụ mma agha ọ bụla. Ụnwụ agaghịkwa ada n’ala unu. Kama, Chineke ga-eme ka unu biri nnọọ n’udo ebe a.’”+