Jeremaya 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụnwụ na mma agha ga-egbu ndị ha na-eburu amụma. Ozu ha ga-atọgbọkwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem. O nweghị onye ga-eli ha,+ ma hanwa ma ndị nwunye ha ma ụmụ ha ndị nwoke ma ụmụ ha ndị nwaanyị. M ga-eme ka ọdachi kwesịịrị ha dakwasị ha.’+
16 Ụnwụ na mma agha ga-egbu ndị ha na-eburu amụma. Ozu ha ga-atọgbọkwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem. O nweghị onye ga-eli ha,+ ma hanwa ma ndị nwunye ha ma ụmụ ha ndị nwoke ma ụmụ ha ndị nwaanyị. M ga-eme ka ọdachi kwesịịrị ha dakwasị ha.’+