Jeremaya 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova, anyị kwetara na anyị mere ihe ọjọọ,Kwetakwa na nna nna anyị hà mejọrọ ihe. N’eziokwu, anyị emehiela gị.+
20 Jehova, anyị kwetara na anyị mere ihe ọjọọ,Kwetakwa na nna nna anyị hà mejọrọ ihe. N’eziokwu, anyị emehiela gị.+