Jeremaya 14:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Biko, n’ihi aha gị, ahapụla anyị.+ Elelịkwala ocheeze gị dị ebube. Cheta ọgbụgba ndụ anyị na gị. Emebila ya.+
21 Biko, n’ihi aha gị, ahapụla anyị.+ Elelịkwala ocheeze gị dị ebube. Cheta ọgbụgba ndụ anyị na gị. Emebila ya.+