Jeremaya 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mosis na Samuel dị ndụ taa na-arịọchitere ndị a arịrịọ,+ agaghị m emere ha ebere.* Ka a chụpụ ha n’ihu m. Ka a hapụkwa ha ka ha pụọ.
15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mosis na Samuel dị ndụ taa na-arịọchitere ndị a arịrịọ,+ agaghị m emere ha ebere.* Ka a chụpụ ha n’ihu m. Ka a hapụkwa ha ka ha pụọ.