Jeremaya 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi anọ dakwasị ha.*+ A ga-eji mma agha gbuo ha. Nkịta ga-adọkpụrụ ozu ha. Nnụnụ na anụ ọhịa ga-adọri ha, laakwa ha n’iyi.+
3 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi anọ dakwasị ha.*+ A ga-eji mma agha gbuo ha. Nkịta ga-adọkpụrụ ozu ha. Nnụnụ na anụ ọhịa ga-adọri ha, laakwa ha n’iyi.+