Jeremaya 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova kwuru, sị, ‘Ị hapụla m.+ Ị na-agbakụta m azụ.*+ N’ihi ya, m ga-eweli aka m mee gị ihe, laakwa gị n’iyi.+ Ike imere gị ebere agwụla m.*
6 Jehova kwuru, sị, ‘Ị hapụla m.+ Ị na-agbakụta m azụ.*+ N’ihi ya, m ga-eweli aka m mee gị ihe, laakwa gị n’iyi.+ Ike imere gị ebere agwụla m.*