Jeremaya 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-eji fọk e ji afụcha ọka fụchaa ha n’ọnụ ụzọ ámá obodo a. M ga-agbawa ha aka ụmụ.+ M ga-ebibi ndị m,Ebe ọ bụ na ha ekweghị akwụsị àgwà ọjọọ ha na-akpa.+
7 M ga-eji fọk e ji afụcha ọka fụchaa ha n’ọnụ ụzọ ámá obodo a. M ga-agbawa ha aka ụmụ.+ M ga-ebibi ndị m,Ebe ọ bụ na ha ekweghị akwụsị àgwà ọjọọ ha na-akpa.+