9 Ike agwụla nwaanyị mụrụ ụmụ asaa.
Ọ na-esiri ya ike iku ume.
N’agbanyeghị na ugbu a bụ ehihie, ọ nọ n’ọchịchịrị.
E menyela ya ihere, mechuokwa ya ihu.’
‘M ga-enyefe mmadụ ole na ole n’ime ha fọrọ n’aka mma agha ndị iro ha.’+
Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”