Jeremaya 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-eme ka ndị iro unu* bukọrọ akụ̀ unu na ihe ndị ọzọ unu nwere.+ Ha agaghị akwụ unu ụgwọ, kama, ha ga-ebukọro ha n’ihi mmehie niile unu mere n’ala unu niile.
13 M ga-eme ka ndị iro unu* bukọrọ akụ̀ unu na ihe ndị ọzọ unu nwere.+ Ha agaghị akwụ unu ụgwọ, kama, ha ga-ebukọro ha n’ihi mmehie niile unu mere n’ala unu niile.