Jeremaya 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ‘Ọrịa dị iche iche ga-egbu ha,+ ma e nweghị onye ga-eruru ha uju. E nweghịkwa onye ga-eli ha. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.+ Mma agha na ụnwụ ga-ala ha n’iyi.+ Nnụnụ na anụ ọhịa ga-ejikwa ozu ha mere nri.’
4 ‘Ọrịa dị iche iche ga-egbu ha,+ ma e nweghị onye ga-eruru ha uju. E nweghịkwa onye ga-eli ha. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.+ Mma agha na ụnwụ ga-ala ha n’iyi.+ Nnụnụ na anụ ọhịa ga-ejikwa ozu ha mere nri.’