Jeremaya 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ọ bụrụ na ị gwachaa ndị a ihe a niile, ha ga-ajụ gị, sị, ‘Gịnị mere Jehova ji kwuo na nnukwu ọdachi a niile ga-adakwasị anyị? Olee otú anyị si mehie? Oleekwa iwu Jehova Chineke anyị anyị mebiri?’+
10 “Ọ bụrụ na ị gwachaa ndị a ihe a niile, ha ga-ajụ gị, sị, ‘Gịnị mere Jehova ji kwuo na nnukwu ọdachi a niile ga-adakwasị anyị? Olee otú anyị si mehie? Oleekwa iwu Jehova Chineke anyị anyị mebiri?’+