Jeremaya 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Gwa ha na Jehova kwuru, sị, ‘“Nna nna unu hà hapụrụ m,+ gaa na-eso chi ọzọ dị iche iche, na-efe ha, na-akpọkwara ha isiala.+ Ha hapụrụ m. Ha edebeghịkwa iwu m.+
11 Gwa ha na Jehova kwuru, sị, ‘“Nna nna unu hà hapụrụ m,+ gaa na-eso chi ọzọ dị iche iche, na-efe ha, na-akpọkwara ha isiala.+ Ha hapụrụ m. Ha edebeghịkwa iwu m.+