Jeremaya 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ununwa na-eme ihe ọjọọ karịa nna nna unu hà.+ Onye ọ bụla n’ime unu akwụsịla irubere m isi ma kpọchie ntị na-eme ihe ọjọọ dị ya n’obi.+
12 Ununwa na-eme ihe ọjọọ karịa nna nna unu hà.+ Onye ọ bụla n’ime unu akwụsịla irubere m isi ma kpọchie ntị na-eme ihe ọjọọ dị ya n’obi.+