Jeremaya 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịa mgbe ha na-agaghịzi na-asị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel, na-aṅụ iyi.”+
14 “Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịa mgbe ha na-agaghịzi na-asị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel, na-aṅụ iyi.”+