Jeremaya 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kama, ha ga na-asị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’ala dị n’ebe ugwu nakwa n’ala niile ọ chụsasịrị ndị Izrel kpọlata ha, na-aṅụ iyi.” M ga-akpọlata ha n’ala ha, nke m nyere ndị nna nna ha.’+
15 Kama, ha ga na-asị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’ala dị n’ebe ugwu nakwa n’ala niile ọ chụsasịrị ndị Izrel kpọlata ha, na-aṅụ iyi.” M ga-akpọlata ha n’ala ha, nke m nyere ndị nna nna ha.’+