19 Jehova, onye bụ́ ike m na ebe m a rụsiri ike
Nakwa ebe m na-agbaba n’oge ahụhụ,+
Ọ bụ gị ka mba dị iche iche n’ụwa ga-abịakwute.
Ha ga-asịkwa: “Nna nna anyị hà nọ na-efe arụsị dị iche iche
Na ihe ndị na-enweghị isi nakwa ihe ndị na-abaghị uru ọ bụla.”+