Jeremaya 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nakwa n’ugwu ndị dị n’ọhịa. M ga-eji maka mmehie unu na-eme n’ala unu niile mee ka e bukọrọ akụ̀ unu niile na ihe ndị ọzọ unu nwe+Nakwa ihe unu ndị dị n’ebe ndị dị elu.+
3 Nakwa n’ugwu ndị dị n’ọhịa. M ga-eji maka mmehie unu na-eme n’ala unu niile mee ka e bukọrọ akụ̀ unu niile na ihe ndị ọzọ unu nwe+Nakwa ihe unu ndị dị n’ebe ndị dị elu.+