Jeremaya 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu ji aka unu hapụ ihe m kenyere unu.+ M ga-emekwa ka unu jewere ndị iro unu ozi n’ala unu na-amaghị,+N’ihi na unu emeela ka iwe m dị ọkụ.*+ Ọ ga na-erekwa mgbe niile.”
4 Unu ji aka unu hapụ ihe m kenyere unu.+ M ga-emekwa ka unu jewere ndị iro unu ozi n’ala unu na-amaghị,+N’ihi na unu emeela ka iwe m dị ọkụ.*+ Ọ ga na-erekwa mgbe niile.”