-
Jeremaya 17:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ ga-adị ka osisi naanị ya dị n’ọzara.
Ihe ọma agaghị eru ya aka.
Kama, ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa,
N’ala bụ́ nnu nnu nke ọ na-enweghị onye ga-ebili na ya.
-