Jeremaya 17:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka ihere mee ndị na-akpagbu m,+Ma ekwela ka ihere mee m. Ka ụjọ jide ha,Ma ekwela ka ụjọ jide m. Mee ka e nwee ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.+ Bibie ha, bibie ha kpamkpam.*
18 Ka ihere mee ndị na-akpagbu m,+Ma ekwela ka ihere mee m. Ka ụjọ jide ha,Ma ekwela ka ụjọ jide m. Mee ka e nwee ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.+ Bibie ha, bibie ha kpamkpam.*