-
Jeremaya 17:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Sịkwa ha, ‘Ndị eze Juda, ndị Juda niile, na ndị niile bi na Jeruselem, ndị na-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndị a abata, nụrụnụ ihe Jehova kwuru.
-