25 ọ ga-eme ka ndị eze na ndị isi, bụ́ ndị nọ n’ocheeze Devid,+ si n’ọnụ ụzọ ámá obodo a na-abata. Ha na ndị ha ji mere ndị isi nakwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem ga-agbara ụgbọ ịnyịnya ha na ịnyịnya ha bịa.+ Ndị mmadụ ga na-ebikwa n’obodo a mgbe niile.