26 Ndị mmadụ ga-esi n’obodo ndị dị na Juda, sikwa na gburugburu Jeruselem nakwa n’ala Benjamin+ nakwa n’ala dị larịị+ nakwa n’ebe bụ́ ugwu ugwu nakwa na Negeb na-eweta àjà a na-esucha ọkụ,+ àjà ọka,+ frankinsens, àjà ekele, na àjà ndị ọzọ+ n’ụlọ Jehova.+