Jeremaya 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “‘Ndị Izrel, ọ̀ bụ na mụ enweghị ike ime unu ihe ọkpụite a mere? Otú ahụ ụrọ dị n’aka ọkpụite ka ununwa, bụ́ ndị Izrel, dị n’aka m.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:6 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,4/2017, p. 3 Ụlọ Nche,4/1/1999, p. 22
6 “‘Ndị Izrel, ọ̀ bụ na mụ enweghị ike ime unu ihe ọkpụite a mere? Otú ahụ ụrọ dị n’aka ọkpụite ka ununwa, bụ́ ndị Izrel, dị n’aka m.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.