Jeremaya 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 mba ahụ wee hapụ ihe ha na-eme nke m kwuru na ọ dịghị mma, m ga-agbanwe obi m gbasara ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:8 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,4/2017, p. 3 Jeremaya, p. 151
8 mba ahụ wee hapụ ihe ha na-eme nke m kwuru na ọ dịghị mma, m ga-agbanwe obi m gbasara ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha.+