Jeremaya 18:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Ugbu a, biko, gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “M na-akwadebere unu ọdachi, na-echekwa echiche ihe m ga-eme unu. Biko, ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ ihe ọjọọ ọ na-eme. Mewenụ ihe dị mma, na-akpakwanụ àgwà ọma.”’”+
11 “Ugbu a, biko, gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “M na-akwadebere unu ọdachi, na-echekwa echiche ihe m ga-eme unu. Biko, ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ ihe ọjọọ ọ na-eme. Mewenụ ihe dị mma, na-akpakwanụ àgwà ọma.”’”+