Jeremaya 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova ji maka ihe a kwuo, sị: “Biko, jirinụ ọnụ unu jụọ mba dị iche iche ajụjụ. Ònye nụtụrụla ụdị ihe a? Ndị Izrel* emeela ihe jọgburu onwe ya.+
13 Jehova ji maka ihe a kwuo, sị: “Biko, jirinụ ọnụ unu jụọ mba dị iche iche ajụjụ. Ònye nụtụrụla ụdị ihe a? Ndị Izrel* emeela ihe jọgburu onwe ya.+